BlogCategories
Home

/

Offertory
Loading...

Summary

Chinecherem" (God Thinks of Me) is a personal testimony of faith that celebrates God's constant protection, provision, and favor over His children.

Category & language

OffertoryIGBO

Lyrics (preview)

 

Introduction

Na mgbe, na mgbe k'am n'akwado
(Mgbe nile eeh)
I bia nye gi ekele

Na mgbe, na mgbe k'am n'akwado
I bia tuoro gi mma mma

Ma mgbe nile otu ihe adachiere mo
Odiba kwazie o
Odiba, I bia tuoro gi mma mma

Mana Chukwu eeh
(O mezugo tata)
Abiago mo
(Odogwu k'ibu)

Chinecherem o
I bia tuoro gi mma mma

Egwu oma k'am ji bia
Ukwe k'am ji bia n'iru gi

Chinecherem o
I bia tuoro gi mma mma.

 

Chorus

Bianu nara ekele
Bianu nara otito
(Chineke eeh)

Chukwu mo
Egwu na nkwa k'am ji bia
(Agam aturu gi mma mma)

Ihe onyinye mara mma
(Ihe onyinye)
Ihe onyinye bu so mma
K'am ji bia n'iru gi

Chinecherem oo.

 

Verse 1

Chukwu goziri mo
Chukwu huru mu n'anya
O n'elekota mo
O n'echekwaba mo

(K'anyi tuoro ya mma mma)

Refrain

O gini ka m ji aso ngongo?
I kele ya, bia jaa ya mma

Onyenwem, Chineke mo doo
(Chinemerem oo ghara)

Chinecherem oo
Ewel'iwe

Chukwu mo (nara), doo
Obughi nchezo

Ihe I n'emere mo
Anam echeta ha

Onyenwem (nara) doo
Obughi nchezo.

 

Verse 2

Ufodu mmadu
No n'asu ude n'ime ulo ogwu
N'ime anya mmiri
Ma Chineke wepuru m ha

(K'anyi tuoro ya mma mma)

 

Verse 3

Ufodu ndi puru ije
Udele eriela anu ha, oo

Ufodu ndi gara njem
Nwannem, odighi nke lotara

(K'anyi tuoro ya mma mma)

 

Verse 4

Nsogbu mu bu na m'enweghi ego
Ego uwa o n'eju ago?

Nsogbu mu bu na m'enweghi akwa
Nwannem, agbadi m oto?

(K'anyi tuoro ya mma mma)

 

Please rate this script

Give valuable feedback to the uploader/composer

The script ratings help other users find suitable scripts

Similar scripts

Olisa (Akam Di'nelu)

Composer: jude nnam

Jul 24, 2021

246 Votes

OffertoryIgbo
script preview
This Is Thanksgiving Of Amazing Grace By Jude Nnam

Composer: jude nnam

Jul 02, 2021

180 Votes

OffertoryEnglish
script preview
Tasheni Lesa

Composer: honore chikosa

Nov 02, 2023

OffertoryBemba

Chinecherem

jude egbondu

1

0

38 votes


Please Rate this script


UPLOADED ON Apr 29, 2023

Composer

jude nnam

Category

Offertory


Your Comment

0/2,000 characters


Comments

No Comments yet


Browse all scriptsCategoriesBlogAboutContact UsDisclaimerPrivacy PolicyTerms and Condition
Created by

Chinedu Knight