A joyful Igbo offertory hymn calling the congregation to praise God the good Creator
CHINEKE ONYEOMA
CHORUS:
Kele Chineke jaa Ya mma (Soprano & Alto)
Ekele, O di mma eee
Onye kel’uwa
Onyeoma, Onyeoma, Onyeoma. (Sing chorus 2ice)
Verses:
1. Sorom tobe Ya
Tobenu Chineke
Ekene diri Gi Nna
Imeela.
2. K’anyi jaa ya mma
Bunye Y’onyinye
Anyi ekele Gi Nna
Imela
3. Anyi g’eji gini kele Gi
Ezebube k’Ibu
Otito na nsopuru diri Gi
Eze dalu o!
4. Ihunanya Chineke kasi akasi
Olis’ebuluwa Chineke dalu o!
Imeka.
5. Na-ra- Onyinye umu Gi n’enye Gi Na-ra Aja anyi n’achunyere Gi
6. Onyinye nwanyi ajadu
ka’nyi n’ebunye Gi
Na-ra-ya- ma gozie kwa’nyi
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Jul 02, 2021
180 Votes
Chinedu Knight
1
0
26 votes
Please Rate this script
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet