BlogCategories
Home

/

Offertory
Loading...

Summary

This is a vibrant piece one that thanks God for everything he has done for me. Suitable for offertory and thanksgiving

Category & language

OffertoryIGBO

Lyrics (preview)

Intro

Call: Onye obula soro mu kelee chineke

Res: Ndi mmuozine je

Call: Onye obula soro mu kelee chineke

Res: Ndi mmuozine je nu to ya

Call: Onye obula soro mu kelee Dinwenu

Res: Ndi mmuozine je nu to ya

Call: Onye obula soro mu kelee Dinwenu

 

 

Chorus 

SATB

Chukwuanyi na efe din ma 

O me woro anyi ihe di ukwu 

Eze ka eze 

O meworo anyi ihe di ukwu

 

Daalu o Nna

Daalu o Eze

Daalu o Nna

Daalu o Eze

 

O bu Chukwu ker'uwa nile

Nwaya a biala mbu O ga abia ozo

O nweri ihe Chukwu onye oma mere mo

Ihe ezi n'ulom a pughi imere mo

 

Bulie ya elu Bulie ya elu

Bulie elu too ya too ya

 

I bu Chineke Onyeoma mee

I bu Chineke Onyeoma mee

 

Solo

Ewo, Dike Onyeoma mee

Onyeukwu, Ekele, Otito

O ji ja nma Kanyi n'enye gi

Nara e Odogwu

Site n'obi och'anyi Biko Chimo

na i bu Chukwu Okaka mee

Onyedika Chineke

Eze ndi Eze

I ga di

 

Bass

Ekele Chukwu Ekele Odogwu o

Ekele Chukwu Ekele Odogwu o

 

Sop

I mana Chineke bu Chukwu

I mana Chineke bu Odogwu

 

Solo

Kele nu Chukwu nna

Kele ya kele ya

Soromu k'anyi too Chineke

Ezigbo Chi Ezigbo chi

Odogwu n'agha

Dike n'agha Chukwuoma

Okemmiri n'ebuogwe

Ikuku ama n'onya

Oku n'erere

Nnukwu Chi Ezigbo Chukwu

Eze ndi Eze n'ile

Nnukwu Chi Chukwuoma

Chukwu na chere mo

Daalu oo Daalu oo

 

SATB

O bu Jesus

(O dinwem)

O bu Jesus

(O dinwem)

 

O dighi onye di n'uwa ka gi

(Dika Chineke)

O dighi onye di n'uwa ka gi

(Dika Chineke)

O dighi onye di n'uwa ka gi

 

Please rate this script

Give valuable feedback to the uploader/composer

The script ratings help other users find suitable scripts

Similar scripts

Sanctus (The Libera)

Composer: unknown

Jul 03, 2021

167 Votes

Holy Holy HolyLatin
script preview
Olisa (Akam Di'nelu)

Composer: jude nnam

Jul 24, 2021

245 Votes

OffertoryIgbo
script preview
Tasheni Lesa

Composer: honore chikosa

Nov 02, 2023

OffertoryBemba

Daalu Nna

chizoba nwadiobi

2

0

107 votes


Please Rate this script


UPLOADED ON Oct 12, 2023

Category

Offertory


Your Comment

0/2,000 characters


Comments

No Comments yet


Browse all scriptsCategoriesBlogAboutContact UsDisclaimerPrivacy PolicyTerms and Condition
Created by

Chinedu Knight