"Ekwerem n' out Chineke" by Jude Nnam is a beautiful blend of emotions — the melody draws us into the calm and silence that followed the death of Jesus, and…
All
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Chorus
Ekwerem n'otu Chineke
Nna onye ji ike nile
Verse 1
Onye mere eligwe na ala
Nihe nile anahu anya na ndi anoghahu anya
Verse 2
Ya n'otu onye nwa Jesu Kristi
S'otu nwa Chineke muru
Verse 3
Nna muru tu p'u wati nile
Chukwu sina
chukwu ihe sinihe
Verse 4
Ezi Chukwu si n'ezi Chukwu
Verse 5
Amuru yamu, emeghi ye me
Ya na Nna bu otu n'ihe ha ji buru Chukwu
Verse 6
Onye si na ya mee ihe nile
Onye makihi anyi bu mmadu
Verse 7
Na mak'ihi nzoputa anyi
Siri n'eligwe gba da ta
Verse 8
O were ahu na Virgin Maria
Site na Muo Nso o buru ya mmadu
Abia kpogbuo ya n'obe
Abia kpogbuo ya n'obe nihi anyi
N'oge ochichi Pontus Pilate
O ta ahuhu, o ta ahuhu
O nwuo e lie ya
Ma o bi ti tere n'ubo chi nkoto ka
Akwukwo nso siri ku
Verse 9
Nwu orogoro n'eligwe
No ro n'aka nri Nna
Verse 10
Ma O ga bia gha cho ozo n'ebube ya
Ikpe ndi dindu na ndi nwuruawu ikpe
Verse 11
Onye ochichi ya enwe ghi njedebe
Verse 12
Ekwerem na Muo nso,
Onye nwaanyi n'enye ndu
Verse 13
Onye si na Nna na Nwa puta
Onye a n'esekpuru
Verse 14
N'eto kodo ya na Nna na Nwa
Onye sina ndi amuma kwurokwu
Verse 15
Ekwem n'otu nzuko nso
katolik m'apostolik
Verse 16
Ekwuputa m'otu Baptisma nke m'gbaghara njo
Verse 17
Anam atu anya
Anan attu anya
Mbilite n'onwu ndi nwuranwu
Na nd'uwa ga abia nu
Amen Amen Amen Amen
jude nnam is featured in this collection. Explore more works in this style and season.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
jude egbondu
157
1
0
237
17 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Apr 29, 2023
"Ekwerem n' out Chineke" by Jude Nnam is a beautiful blend of emotions — the melody draws us into the calm and silence that followed the death of Jesus, and then lifts us into the joy and jubilation of His glorious resurrection
Composer
Category
All
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet