A nice Igbo song which can be used for entrance hymn. It tells about how wonderful the dwelling place of God is. Download and rehearse with PDF and MP3 guide;…
All
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Refrain
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Verse 1
O nna ji ike nile anyi abiago
Ikpo isi ala nye gi
Meere anyi ebere
Anyi biara nobi gi Chukwu
Refrain
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Verse 2
Anyi biara niru gi Chineke
I nye gi ekele kwesiri gi
Geenti nu ekpere anyi
Anyi biara nobi gi Chukwu
Refrain
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Verse 3
Geenti nuru olu anyi
Geenti nu aririo anyi
Denye aha nyi nakwukwu ndu
Anyi biara nobi gi Chukwu
Refrain
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Verse 4
Anyi ga efe gi uwatu wa
Biko Chukwu mee ka anyi bi nyere gi
Ka ngozi gi rukwasi anyi Chineke
Anyi biara nobi gi Chukwu
Refrain
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
Ebe a bu ebe di e egwu
Nke a bu ulo Nso Chukwu
O nuzo nke eligwe
Agakpo ya Obi Eze Chukwu di Nso
jude nnam is featured in this collection. Explore more works in this style and season.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Chinedu Knight
635
4
0
774
121 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Jul 05, 2021
A nice Igbo song which can be used for entrance hymn. It tells about how wonderful the dwelling place of God is.
Composer
Category
All
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet