Anyi abiawo Chineke
Chorus:
Anyi abiawo chineke , anyi abiawo nna , anyi abiaw'ikele gi gozieanyi chukwu
1. Bianu umu chineke, ka'nyi kelee nna, bianu ndi kwere na, okpara ya Jesu
2. Too nu chineke, onye ker'uwa nile too nu chineke, onye n'echekwaba ya
3. Chukwu ebuka, chukwu ebuka , ngozi ya kari riakari ne b'anyi noo, kelee yaa, kelee ya, keleenu chukwu
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Chinedu Knight
78
1
0
155
5 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Feb 02, 2023
A very good entrance hymn
Composer
Category
Entrance
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet