This is a very nice Gloria in the Igbo Langiage. Download and rehearse with PDF and MP3 guide; includes notes on difficulty, category, and usage.
Glory be to God
Suitable for parish, school, and competition performance. For livestreams or recordings, confirm local copyright requirements.
Chorus
Otito dịrị Chineke
N'elu kacha elu N'ụwa
Refrain
Udo diri mmadu
Ihe ha na so Chukwwu
Verse 1
Anyie to gi
Anyie kwupu to ru oma gi
(Refrain)
Anyi esukpuoro gi
Anyi e do gi Ebube
(Refrain)
Anyi ekele gi
Ni'hi nnukwu ebube gi
(Refrain)
Chorus
Verse 2
Osebluwa Chineke
Eze nke eligwe
(Refrain)
Chukwu Nna Onye ji Ike nile
(Refrain)
Onyenwanyi Jesu Kristi
S'otu nwa Chineke muru
(Refrain)
Chorus
Verse 3
Dinwenu anyi bu Chukwu
(Refrain)
Nwaturu nke Chineke
Nwa nke Nna
(Refrain)
Onye n'ekpochapu njo nk'uwa
Mee r'anyi ebere
(Refrain)
Chorus
Verse 4
Onye n'ekpochapu njo nk'uwa
Nara aririo anyi
(Refrain)
Onye no n'aka nri Nna
Mee r'anyi ebere
(Refrain)
Nihi na so ngi diaso
So ngi bu Diwenu
(Refrain)
Chorus
Verse 5
So ngi O Jesu Kristi
(Refrain)
Kacha dielu nyere Muo Nso
(Refrain)
N'ebube Chineke Nna
(Refrain)
Chorus
Amen Amen Amen Amen
Amen Amen Amen
jude nnam is featured in this collection. Explore more works in this style and season.
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Chinedu Knight
454
5
0
763
84 votes
Please Rate this script
UPLOADED ON Aug 06, 2021
This is a very nice Gloria in the Igbo Langiage
Composer
Category
Glory be to God
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet