The Gloria from Jude Nnam's "Missa Ngozi" mass setting, sung in Igbo.
Chorus
Otito diri Chineke nelu
Nelu kacha elu n'uwa
Udo diri ndi mmadu
Ndi'he ha ndi'he ha na so Chukwu
Verse 1
Anyi etoo gi anyi kwuputa oru oma gi
Anyi e sekpu ere gi anyi do gi ebube
Anyi ekele gi nihi nnukwu ebube gi
Otito
Verse 2
Oseburuwa Chineke Eze nk'igwe
Chukwu Nna ji ike nile
Onyewanyi Jesu Kristi so s'otu Nwa
Chineke muru
Otito
Verse 3
Dinwenu anyi bu Chukwu
Nwaturu Chukwu nwa nke
Nara anyi eberu
Otito
Verse 4
Onye n'ekocha puri jo
Njo nk'uwa nara ri rio anyi
Onye n'a no n'aka nri
Nna mee r'anyi mee r'anyi ebere
Otito
Verse 5
Ni hi na so gi diaso so gi bu Dinwenu
So gi O Jesu Kristi so gi eh so gi diaso
Otito
Verse 6
Kacha di elu nyere Muo Nso
N'ebube Chineke Chineke Nna
Amen
Otito
Give valuable feedback to the uploader/composer
The script ratings help other users find suitable scripts
Bem
3
0
98 votes
Please Rate this script
Your Comment
0/2,000 characters
Comments
No Comments yet