BlogCategories
Home

/

Offertory
Loading...

Summary

This is a vibrant, high-energy Igbo hymn opens with a soulful, reflective melody before exploding into a driving, rhythmic SATB chorus that invites the congregation to dance and praise God.

Category & language

OffertoryIGBO

Lyrics (preview)

Verse 1

Kedu Ihe m g'enye gi Chineke

Oma mma mma zuru ahu

Kedu ihe m ga emere Chineke

Odogwu nagha

O bu onye ga akochasi

Mmesoma Chineke

Nani abu oma ka m ji bia

Niru gi Chineke

Abu otito ka m ji bia

Ezi Chukwu

 

Chorus

Soro mu n'eto ya n'etoya

Na odi mma

Soro mu n'efe ya n'odi mma

Ndi nke Chineke bianu

Agam akoro uno o

Ihe Chukwu mere mo n'odi egwu

I huru m n'anya Chineke Karicha

Mgbe nile mbekuru gi

I na aza m elighi anya n'azu

N'ime mkpa mu kam kpokuru gi

Okwi zara mo

Chineke Onye di ka gi

Ezi Igwe 

O abu otito ka m ge eji wee kele gi

Chukwu Nna mu o

O abu otito ka m ge eji jaa gi mma

O Chineke i di mma

Ebube gi di ukwu 

 

Verse 1

Agam eji ubo wee 

Kporo Chineke m egwu

Wee kele ya n'ihe oma o mere mo

Agam eji une wee kele Chineke

Agam eji olu m

Buoro ya abu di uto

 

Chorus

 

Verse 3

Ihe o mere mo ihe o mere mo

Ihe o n'emere mo

Onu m apughi kocha

Ngozi o nyere mo

Amara o nyere mo

Ihe o n'emere mo

Onu m apughi kocha

Ngbebu o nyere mo

Ahu ike o nyere mo

Ihe o n'emere mo

Onu m apughi kocha

O bu nwa o nyere mo

Aku n'uba o nyere mo

Ihe o n'emere mo

Onu m apughi kocha

 

Chorus

 

Please rate this script

Give valuable feedback to the uploader/composer

The script ratings help other users find suitable scripts

Similar scripts

Olisa (Akam Di'nelu)

Composer: jude nnam

Jul 24, 2021

245 Votes

OffertoryIgbo
script preview
This Is Thanksgiving Of Amazing Grace By Jude Nnam

Composer: jude nnam

Jul 02, 2021

180 Votes

OffertoryEnglish
script preview
Tasheni Lesa

Composer: honore chikosa

Nov 02, 2023

OffertoryBemba

Som Too Chukwu

Bem

4

0

111 votes


Please Rate this script


UPLOADED ON Jul 03, 2021

Composer

jude nnam

Category

Offertory


Your Comment

0/2,000 characters


Comments

No Comments yet


Browse all scriptsCategoriesBlogAboutContact UsDisclaimerPrivacy PolicyTerms and Condition
Created by

Chinedu Knight